Appearance
question:Nguwuphi umbuzo wempendulo ethi: "uNewton Norman Minow (owazalwa ngoJanuwari 17, 1926) ligqwetha laseMerika nowayesakuba nguSihlalo weFederal Communications Commission." Umxholo wayo nguNewton N. Minow.
answer:"Ngubani owathi umabonwakude ngumhlaba ongenanto?"
question:Apakah maksud 'rupa tak boleh diubah, perangai boleh dibentuk'? Berilah satu contoh ayat untuknya.
answer:Ia bermaksud rupa paras adalah pemberian Tuhan, namun tabiat adalah pembentukan diri sendiri. Contoh ayat: Pak Ali menasihati anaknya supaya menjaga tingkah laku kerana rupa tak boleh diubah, perangai boleh dibentuk.
question:Meta AI භාවිතයෙන් ඔබට Meta Smart Glasses සමඟ සම්බන්ධ විය හැක්කේ කෙසේද?
answer:Meta AI අනුකලනය සමඟින්, ඔබට නිර්මාණශීලීත්වය අවුලුවාලීමට, තොරතුරු ලබා ගැනීමට සහ විවිධ විශේෂාංග පාලනය කිරීමට හඬ විධාන(Voice command) භාවිතයෙන් Meta Smart Glasses සමඟ සම්බන්ධ විය හැකි අතර, ඒවා පහසු සහ අත්-නිදහස්(Hands Free) පැළඳිය හැකි තාක්ෂණයකි.
question:Isiokwu: Ohi ụlọ akụ Abuja:Aka ndị uweojii akparala ndị ohi wakporo ụlọakụ n'AbujaN'inye aha dị n'elu nke akụkọ ifo, chee echiche banyere isiokwu ahụ
answer:Ha gbagbukwara otu onye ọzọ n'ime ndị oji egbe ezu ahụ.Ndị ekperima ahụ wakporo ya bụ ụlọakụ dị na Mpape, Abuja, n'ụtụtụ ụbọchị Satọdee.Mana oteghi aka ha banyechara n'ime ya, ndị ọrụ nchekwa gụnyere ndị uweojii na ndị agha gbara ya bụ ụlọakụ gburugburu.Nke a mere ka ndị ohi ahụ tọkịrị n'ime ụlọakụ ahụ maka na jewe ejewe adịghịzị mma, lawa alawa adịghị mma.End of Twitter post, 1Otu onye n'ime ndị omekome ahụ chọrọ isi azụ owere mịpụ, mana ndị uweojii nwụchiri ya otu aka ahụ.Mana ka nwa oge gachara ndị uweojii nwụchiri ndị ekperima ahụ niile.Tinyere otu n'ime ha onye mgbọ tụrụ o wee nwụọ.Aka akparala onye uweojii ekperimaAka ndị uweojii akparala ofu onye otu ha ji egbe gbagbuo otu nwata nwaokorobịa na mpaghara Legọs Aịland ụbọchị Fraịde.Onye uweojii a aha ya bụ Lukmon Akanbi na nwaokorobịa aha ya bụ Ramon Adeniyi nwere obere nghọtahie o wee mịrị egbe gbatuo ya.Bala Elkana bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Legọs kwuru na e kpeela Akanbi ikpe imeụlọ dịka iwu ndị uweojii sị dị, wee chụọ ya n'ọrụ.Ugbua, a hafeela ya n'aka ndị ngalaba na-enyocha mpụ bụ 'State Criminal Investigation Department' ka ha kpụpụ ya ụlọ ikpe. Ndị oyi gewu akpaala arụ na SomaliaỌtụtụ mmadụ nwụrụ, ebe ọtụtụ ndị ọzọ merụrụ ahụ mgbe ndị oyi egwu tụrụ ogbunigwe na Somalịa n'ụbọchị Satọdee.Ogbunigwe e tinyere n'ụgbọala agbagbuola mmadụ iri asaa na isii na mba Somalia.Ndị ntaakụkọ ụfọdụ na-ekwu na ọnụọgụgụ ndị nwụrụ anwụ eruola iri itoolu.A na-ele anya na ọnụọgụgụ a ka ga-agbago.Amatabeghị ndị tụrụ ya bụ ogbunigwe mana ndị otu oyi egwu bụ al-Shabab na-ebuso Somalia agha kwa mgbe kwa mgbe.Ndị na-eyi ndụ egwu agaghị emeri anyị - BuhariOnyeisiala Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu ndị otu ISWAP gburu dimkpa iri bụ ndị ụka kristi n'ihe onyonyo iji bọ ọbọ onyeisi ha e gburu na mba Syria. Buhari kwuputara n'akara soshal midia ya na ọnwụ ndị ahụ aka ha dị ọcha wutere ya ma tụkwaa ya n'anya.O kwukwara sị na onye ọbụla kpọrọ "Allahu Akbar" na egbu mmadụ abụghị onye alakụba n'eziokwu. 'Di m na ụmụ m ma egwu...
question:ලොව දෙවැනියට විශාලතම මහාද්වීපය කුමක්ද?
answer:ලොව දෙවැනියට විශාලතම මහාද්වීපය අප්රිකාව නම් වේ.
question:شنو إسم أول كوكب حطات عليه مركبة (باث فيندر) ؟
answer: كوكب المريخ